Credits
PERFORMING ARTISTS
Young God
Performer
Achinike Chukwuebuka Joshua
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Achinike Chukwuebuka Joshua
Songwriter
Lyrics
Anyi na agoo ofor na ubosi taa
We si na ogaa adiri anyi na mma na eke
Diri anyi na orie
Diri anyi na afor
Diri anyi na nkwo
Na ahia na ano di na ubosi
Anyi ga egbu aka nni gbute mma
Gbuoo na aka ekpe gbute mma
Je na ije la na ije
Mara ama oha laa na ama oha
Anyi na chetakwa Ezi nwanne anyi
Nwoke iheoma na adi mma Young God!
Any si na ihe oma ga etiri gi egwu
Ngbe ina eje ngbe ina ala
Iro na asi na egwu ala
Ofor na ogu nwere nkpochi
Na ona eme ahu ogbeye na ogba anu
Umu nnadi asi na obiara ikpokoro okpu kpu
Ogbeye ana kwanu enyi white
Onye ga asuru ya?
Asim noo ireoma ka ejule ji aga na ogwuu
Asi'm na iro na asi na egwu ala
Ofor na ogu nwere nkpochi
They wanna see fall
They wanna see me go downnnn
But me I no fall
Me gan I no go fo
Oluwa lo seyi oo
Oluwa oluwa lo seyi oo
Obu obu chineye aaah
Obu obu chineye aaah
Izz over izz over
Izz over Izz over Izz over
Owuite I say Izz over
Bad days I say Izz over
Izz over izz over
Owuite I say Izz over
Bad days I say Izz over
Zero balance I say Izz over Izz Over
I say back in the days
Back in the days
I be waiting through the rainy days
Mugu think say I no see sapa
I see am for rainy days
Oji Chukwu ji ife
Ejim Chukwu eji'm ife
And my mama pray for me yeye
I say back in the days
Back in the days
I be waiting through the rainy days
No go think say I no see sapa
I see am for rainy days
Oji Chukwu ji ife
Ejim Chukwu eji'm ife
And God Dey for me yeye
Now Versace don land
Bahamas Bahamas
All my men are ballers
If we enter you go know
Versace don land
My men Dey pull up oo
If we enter you go know oo
Nwanne'm Chukwuebuka oo ahaa
I say back in the days
Back in the days
I be waiting through the rainy days
No go think say I no see sapa
I see am for rainy days
Oji Chukwu ji ife
Ejim Chukwu eji'm ife
And my mama pray for me yeye
I say back in the days
Back in the days
I be waiting through the rainy days
No go think say I no see sapa
I see am for rainy days
Oji Chukwu ji ife
Ejim Chukwu eji'm ife
And God Dey for me yeye
Ndi na akpara anyi nkata ya kpudoha Isee
Ndi na ahara anyi uduo ha maye onwe ha Isee
Onye gwuoro ogwu oga eji gbu anyi
Ya raa na onu
Na ome na Ala Igbo wu Onye na egbu anu
Na ewe aka ogbuo Mana o eziokwu
Nwoke zuoro anyi nsi na aja
Aka nsi abaa ya onu Aje
Nwanyi zuoro anyi nsi na aja
Aka nsi abaa ya onu
Nwanyi tee ofe oga ele nnu
Di ochu tee mmaya ya su onu
Chi kere aki oyibo nyere ya mmiri oga ṅụọ
Na anyị ga adị ka aki oyibo
Oburu mmiri gbago elu otu a ka ndụ anyị
Ga esi gba ndị iro anyi gharii
Oso anyi n'ulo
Oso anyi n'ama
Ha dukwa ogugu na anya
Onye si anya o'hụrụ anyị adịghị mma ya kpuo ìsì
Onye hụrụ anyị tukwu chiee nduru anyi
Si na anyi agaha e tukwu ukwu kpakwaya
Egbe bere Ugo bere
Nke si ibe ya ebene ọnwụ igbu ya
Ofor soro ibe ya ree!
Writer(s): Achinike Chukwuebuka Joshua
Lyrics powered by www.musixmatch.com